Dube M Obinigwe — Lyrics

Igbo Prayer Hymns Sacred songs Solfa notation

Full Lyrics

[Refrain] Nna anyị nọ n'igwe Chukwu bi n'igwe Chukwu ke l'enigwe n'ala Eze nk'enigwe Dube m' Obinigwe Chukwu m'o! Chukwu m'o!! Chukwu ọma onye n'edu m'ije, eb'ọ bụ nam n'eje [Verse 1] Mgbe nd'ụwa niile n'achụ m'o Chukwu m'o! Chukwu m'o!! Chukwu ọma onye n'edu m'ije, eb'ọ bụ nam n'eje [Verse 2] Nanị gị n'eche mgbe niile Chukwu m'o! Chukwu m'o!! Chukwu ọma onye n'edu m'ije, eb'ọ bụ nam n'eje [Verse 3] N'ihi s'ike ọ dimma ọ dinjọ Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu ọma onye n'edu m'ije, eb'ọ bụ nam n'eje Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu ọma Onye n'edu m'ije, eb'ọ bụ nam n'eje Ọ dimma ọ dinjọ Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu ọma Onye n'edu m'ije, eb'ọ bụ nam n'eje Nna anyị nọ n'igwe Chukwu bi n'igwe

Download the sheet music

Dube M Obinigwe

Dube M Obinigwe

Solfa
Igbo
2 pages
27 Downloads
Prayer Hymns Sacred songs
0 0

More lyrics you may want