CHI M SI M DIRI by Adawai James — Lyrics

Adawai James Igbo Offertory Hymns Hymns Sacred songs Solfa notation

Full Lyrics

[CHI M SI M DIRICHORUS] Eh Chim sim diri eh Chim sim diri n'ezie Chi sim diri Eh Chim sim diri Chim sim diri Ya'ndu n'ezie Ndu ta ta ya kam ji bia Kam kele Ya Chinyere mu'ndu Chim sim diri eh Chim sim diri Chim sim diri Ya'ndu Hulana Chim sim diri'ndu ya kam ji bia Lee Chim sim diri Chinyere mu'ndu mawer'amara Ya kponyere m'aka Nna ebe'I sim diri Chim sim diri Ya'ndu n'ezie Sim diri Ya'ndu Chim sim diri Aga m'e jere gi'ozi n'uwa [VERSE 1] Ekele diri Chi mo Chi mere ka'ndu foro mo Echetara'mgbem no n'oria Chineke gbata r'oso sim diri Nara m'ekele oh n'otito oh okaka Mo ebe'I sim diri Chi mo nara m'onyinye Onyinye bu r'ibu kam g'enye Chim [VERSE 2] Ekele diri Chi mo Chin'e kweghi kam man'onya nya Otito diri eh Chineke Onye doputara mo [VERSE 3] Lee ije rem lota lee mo Ukwu' a kpoghi mo Otito diri eh Chineke Onye nyere m'ije'a wele Ebe Chim sim diri K'anyi je nye y'ekele E b'onyere m ndu Nyekwa mu'ahu'ike K'anyi je kele ya Ebe'I di'ndu taa Ebe'I nweru me'ndu O bughi n'ike'a kagi Aga m'e j'ike'm nwere bia nye y'ekele [SO NGI BU ONYE OMACHORUS] So'n gi bu ony'oma So gi kam ga churu'aja'ekele So'n gi bu onye'amara Chineke Nara ekele So'n gi bu onye'amara Chineke Nara ekele [VERSE 1] Onye'afoma na ony'ebere I goziri m cho m ma ya Ka m ji si eh so gi bu Nna bu [VERSE 2] Onye n'aza m gbe m kporo gi I ji r'amara Gi sa m'ahu ya Ka m ji si eh so gi bu Nna bu [VERSE 3] Onye ji r'akunu ba cho mma Were ndu kpo y'aka A na m'asi so gi bu Nna bu

Download the sheet music

CHI M SI M DIRI

CHI M SI M DIRI

By Adawai James
Solfa
Igbo
4 pages
0 Downloads
Offertory Hymns Hymns Sacred songs
0 0

More lyrics you may want