TOBENU CHINEKE by Rev. S. Azuka — Lyrics

Rev. S. Azuka Igbo Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Tobenu Chineke! Otito dịrị Ya! Sọ ya bụ Eze Ọ n'achị n'ụwa nile. Ṅụrịanụ ọṅụ! Otito dịrị Chukwu! Too ya, too ya, ụnụ nile! VERSE 1 O Chukwu, anyị ekele Gị Sọ Gị Onye nwe ụwa nile. VERSE 2 Ka mmiri nke dị n'igwe Kele Chukwu bụ Eze nk'igwe VERSE 3 Hosanna dịrị Onyenwe m! Dịrị Chukwu juru mba nile! VERSE 4 Lota ihe Dinwenu meere gị; Kele Chukwu gị mba nile VERSE 5 Ọchịchị dị n'aka Chukwu; Amamihe nile si na Chukwu.

Download the sheet music

TOBENU CHINEKE

TOBENU CHINEKE

By Rev. S. Azuka
Solfa
Igbo
1 page
6 Downloads
Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns
1 0

More lyrics you may want