Full Lyrics
[CHORUS]
Kulie kayị nabanụ n'udo, kayị nabanụ n'udo.
N'udo nke Chukwu kulite ọtọ!
Chukwu ngwanụ! Kayị naba!
[VERSE 1]
Kulie nwanne m k'anyị naba, n'aja missa gwụgo.
Ụmụ Chineke kulite ọtọ!
Kulie nwanne m ṅụwa obi!!
Kayị naba na Chukwu kere ụwa so anyị!
[VERSE 2]
Ekene dịrị Chukwu n'aja missa gara n'udo!
Ekene dịrị nwa ya onye zọr'anyị!
Ekene dịrị mmụọ nsọ maka onyinye ya!
Ngwa kayị naba eh! Missa agwụsịgo!!
[VERSE 3]
Kulie! Kulie k'anyị naba!
Kulie k'anyị nabanụ n'udo,
K'anyị nabanụ n'udo!
Eh! Kulitenu! Eh! Ujenjere!
Eh! Kulite k'anyị nabanụ n'udo!
Nabanụ n'udo!