Full Lyrics
CHORUS
Dinwenu bụ Onye nche nkem o,
Dinwenu bụ Onye nche nkem o,
Ọnwekwaghị ihe m gaachọ.
Ọnwekwaghị ihe m gaachọ.
VERSE 1
Dinwenu bụ Onye nche nkem o,
Ọnweghị ihe m gaachọ.
Ọ n'eme ka m zurike n'ebe ahịhịa ndụ dị.
Ọ n'eduga m n'mmiri ebe ahụ k'ọ naenye m ike.
VERSE 2
Ọ n'edu m n'ụzọ eziomume, n'ihi aha ya.
Ọ bụrụgodu na m n'aga n'ndagwurugwu nk'ọnwụ,
Egwu ọbụla, egwu ọbụla agaghị atụ m o.
VERSE 3
Ịtị mkpara na ngụ gị nọdebe m,
Ọ bụ ha n'enye m agbamume.
Ị naakwadoro m nri n'ihu ndị irom.
Ị teela isi m mmanụ, iko m ejula n'ọnụ n'agbọfu.
VERSE 4
Nezie obi ọma na ebere ga n'eso m
Ụbọchị ndụ m nile.
Agam ebi n'ụlọ nke Chineke
Ebeebe ebeebe.