Full Lyrics
REFRAIN
Christi Dinwenu Ụkọchukwu ebebe
na ehunye achịcha na mmanya
dịka Melkisedek
VERSE 1
Dinwenu gwara Nnamu ukwu
Nọdụ ala n'aka nri m
A ga m'edote ndị iro Gị
n'okpuru ụkwụ Gị
VERSE 2
Onye nwe anyị gaesi na Zion zite mkpọ Eze
nke ike Gị
Chịwa ọchịchị n'etiti ndị iro Gị
VERSE 3
Eze site n'ụbọchị amụrụ Gị n'elu ugwu dị nsọ
Tupu chi efo esirim n'afọ m mụta Gị
VERSE 4
Onye nwe anyị ṅụr'iyi Ọ ma echegharị
Ị bụ Ụkọchukwu ebebe
dịka Melkisedek mgbe ochie.