ETO DIKE by Stanley Anih — Lyrics

Stanley Anih Igbo Offertory Hymns Concert Anthems Celebrations Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Solfa notation

Full Lyrics

[Tenor Solo] Mgbe anyị jetu Chukwu anyị aha shiri ike Maka na eto dike na nke o mere O ge me ọzọ, o ge me ọzọ Eze Chukwu abịa ma ọkwa Gị bụ okike keru ụwa Mana ọ dighi onye kere Gị Nnukwu mmụọ Dike dike ọkasi'a Su oke mmụọ o mere ka o kwuru Jiso su oke mmụọ Su nnukwu mmụọ O mere ka o kwuru Jiso su oke mmụọ Kasi ọ ka ome Ebube dike Nnukwu mmụọ Jiso su oke mmụọ Odogwu akataka O mere ka o kwuru Ọka ome Oke ebube m o Ebube m e Dike na dimkpa n'agha Ebube m e Chukwu N'ame Amama masị'a masị Atụmagwu rue nye Ụzọ mgba dike Onye'o kele anyi'e kele anyi'e kele Eto dike! [Chorus] Eto dike Ike g'adị ya'i me'ọzọ Ọkwa ị ma na ike g'adị ya'i me'ọzọ Ehe! ike g'adị ya'i me'ọzọ Helem dike Odogwu Ebube dike Zọ ebube dike oke mmụọ ebube dike Jiso su dike Chimo Odogwu akataka Chukwu Nna nwoke ike Kute omu na gbam miri ọma Ekene dịrị Gị Obata obi e [Soprano and Alto Duet] Jiso su bu'o dogwu Ọkwa ị ma na eto dike eme kwa ọzọ Ọkwa ị ma na eto dike n'ụna Ma'ebube dike Jiso su dike Odogwu akataka'e Ebube dike Ebube M Igwe O mere ka o kwuru Bụ'ọ kaka Ọka ome Ewo Chimo Ekwu eme Bụ'o mere ka o kwuru Chukwu'I bụ'ọ kaka Ọkasi'a kasi'o Kasi e Ebube dike O ebube dike Ọkasi'a ke Onye'o lu ebube Ebube dike! [Soprano and Alto Duet 2] Chimo ewo dike Ewo dike n'agha Oji'ọba dike ndị kere dike Chukwu bụ dike Ragbu'nwa m gbafo e Ọkasi'a dike na dike Kasi'o logwu Chukwu nara ekele Nara ekele Dike ndị kere re Nara otito Ebube dike! Mee

Download the sheet music

ETO DIKE

ETO DIKE

By Stanley Anih
Solfa
Igbo
6 pages
3 Downloads
Offertory Hymns Concert Anthems Celebrations Non-Liturgical / Special Choir Arrangements
0 0

More lyrics you may want