Abu Umu Zayon by Charles Onwubuya — Lyrics

Charles Onwubuya Igbo Concert Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Anthems Celebrations Staff & Solfa notation

Full Lyrics

[UNISON] Chukwu, Chukwu, Chukwu, Chukwu dike! Ibu dike dike n'agha Chukwu, Chukwu, Chukwu, Chukwu dike! dike! dike n'agha nye ya ekene otito ojija mbulie n'ọbụ dinwenu n'ọbụ Chukw'igwe, n'ọbụ Okaka n'ọbụ Okaka o nye ya ka n'ọbụ omemma ah K'anyi je nu Zayon, Zayon, Zayon, K'anyi je nu Zayon, Zayon, Zayon, K'anyi je nu Zayon, Zayon, Zayon, Zayon obodo Ọma Zayon! Zayon! Zayon! obodo Ọma obodo Ọma aga m'e so ndi Mu'ozi nk'Igwe bu abụ mmeri aga m'e so ndi Mu'ozi nk'Igwe bu abụ n'enu ugwu Zayon! abụ mmeri abụ mmeri nkwa! ony'ene n'anya n'azu abụ mmeri abụ mmeri ije! ony'ene n'anya n'azu aga m'e zu Zayon! Zayon! Zayon! obodo Ọma Zayon! Zayon! Zayon! obodo Ọma [ALTO / MEZZOSOPRANO SOLO] Zayon anyi bu Naijiria ezigb' obodo Chukwu telu mmanu Soro mu tobe Chineke nna mak' obodo anyi adigo mma Alleluya! Alleluya! [CHORUS] Kweb' Alleluya! Kweb' Alleluya! Kweb' Alleluya! Kweb' Alleluya! Kwebenu Alleluya! Kweb' Alleluya! Kwango! Kwango! odogw' eze abatago nu nkwa! odogw' eze abata go Chukw' eze abata go nu Chukw' eze abata go [SOLO] Nna anyi nozi n'en' ugwu a biko mep' on' uzo e Chukw' eze abia Igwe! Igwe! n'igwe ugbu a ka mmili en' igwe wu s'anyi n'aruo n'agha Jisos K'anyi n'ekpe Amen.

Download the sheet music

Abu Umu Zayon

Abu Umu Zayon

By Charles Onwubuya
Staff & Solfa
Igbo
8 pages
19 Downloads
Concert Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Anthems Celebrations
1 0

More lyrics you may want