Bianu K'anyi Soro Ndi Muoma by Austin Okochi — Lyrics

Austin Okochi Igbo Communion Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

VERSE 1 Bịanụ k'anyị soro ndị muọma Nara ahụ Jesu n'ọbara ya Nk'o nyere madụ mak'ị dị ndụ Ndụ nke dị ebebe CHORUS Nara 'hụ Jesu, nụọ bara Ya Nara 'hụ Jesu, n'ọbara Dinwenu VERSE 2 Onye ọbụna g'eri ahụ Jesu Onye ọbụna gañụ ọbara ya G'adị ọcha n'imobi nata Jesu K'ọghari ma ya ikpe VERSE 3 Nri nke ndị muọma k'anyeranyị N'agbanyerọ n'anyị bụ sọ ndị njọ Onye riri ya n'obi dị ọcha Ọ g'eny'anyị grasia VERSE 4 Ozitere nwa ya mak'anyị K'ọnwụrụ n'obe mak'anyị ncha K'o wee meghe r'anyị ụz'enigwe Maka bi ndụ ebebe

Download the sheet music

Bianu K'anyi Soro Ndi Muoma

Bianu K'anyi Soro Ndi Muoma

By Austin Okochi
Solfa
Igbo
1 page
55 Downloads
Communion Hymns Hymns
2 0

More lyrics you may want