AGUU GI O JESU by Opurum Raphael C — Lyrics

Opurum Raphael C Igbo Communion Hymns Eucharistic songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Jesu agụụ gị eh n'ezie naagụmụ o N'onyenwem' eh bịa mee ka m nwe ojuju afọ Jesu bịakene eh VERSE 1 Akpịrị naakpọm mkpụrụ obi m ọkọchị ebe lata bere sọ gị o ma m ṅụrụ gị bara gị o Jesu bịakene eh VERSE 2 Ahụ gị bụ ihe oriri pụrụ iche naagụsi m ike biko kwe ka m rie ma wee nwe ndụ ọzọ Jesu bịakene eh VERSE 3 Echeburu m na m nwere ike ịdị ndụ ma ọ bụghị na gị n'eziokwu uchem aghọlamaghịa Jesu bịa mee ka m dị ndụ ọzọ Jesu bịakene eh

Download the sheet music

AGUU GI O JESU

AGUU GI O JESU

By Opurum Raphael C
Solfa
Igbo
1 page
13 Downloads
Communion Hymns Eucharistic songs Hymns
0 0

More lyrics you may want