AGAM EJE N'ALTER by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Communion Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Aga m'eje nara Ahụ Kristi Aga m'eje n'Alter nara Ahụ Kristi Ahụ Dinwenu Jesu Kristi n'inye ndụ o Nri ọma VERSE 1 Kristi kwuru sị "Abụm achịcha ndụ Abụm achịcha ndụ nke si n'eligwe bịa n'ụwa Ony'ọbụla riri ya b'achịcha g'enwe ndụ ebigh'ebi Ony'ọbụla riri ya b'achịcha gadịndụ o Nri ọma Kristi n'akpọ m'o ku n'aga m azaa VERSE 2 Dinwenu kwuru sị "Abụm ndụ Abụm mbilite n'ọnwụ, a bumm ndụ Ony'ọbụla kwere na mu O gagh'anwụnwụ Ọ bụrụ n'ọnwụrụnwụ, O gadị ndụ o Nri ọma Kristi n'akpọ m'o ku n'aga m azaa VERSE 3 Ọ bụrụ na unu erighị ahụ m o Ọ bụrụ na unu aṅụgh'ọbara m o Unu am'enweta ndụ n'im'unu Okwu Jesu Achịcha n'enye ndụ Nri ọma Kristi n'akpọ m'o ku n'aga m azaa

Download the sheet music

AGAM EJE N'ALTER

AGAM EJE N'ALTER

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
2 pages
44 Downloads
Communion Hymns Hymns
1 0

More lyrics you may want