O, DINWENU JESU KRISTI - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Emma Bronike
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 1 page

O, DINWENU JESU KRISTI by Emma Bronike — Lyrics

REFRAIN O Dinwenu Jesu Kristi, kwuba akara nke nzoputa n'ebe a, ewe na ka nmuo n'enye ahuhu bata n'ime ya. VERSE 1 Onye ukwu ka Oseburuwa bu, O bu kwa Onye ana eto nke ukwu n'obodo Chineke anyi. N'ugwu nso Ya ihe mara mma n'idi elu na ihe obi uto nk'uwa nile. VERSE 2 Ka n'ugwu Zion na akuku nile nke ugwu bu obodo Eze ukwu, Chineke nke no n'ulo nso Ya di elu, Emego ka amara na Ya no n'ulo elu. VERSE 3 N'ihi na lee Ndieze zukoro, ha gabigara n'otu ha, ha mara jijiji ha were wara oso.
Read full lyrics

About O, DINWENU JESU KRISTI

"O, Dinwenu Jesu Kristi" is a solemn and majestic Igbo anthem composed specifically for the laying of a foundation stone and the dedication of a church building. The refrain opens with a powerful plea to the Lord Jesus Christ to place the mark of salvation upon the new sanctuary, praying that no spirit of affliction may enter it. It sets a tone of spiritual protection and divine ownership over the sacred space.

The verses draw directly from the rich imagery of Psalm 48, celebrating the holy city and the mountain of God. As the choir sings of Mount Zion and the kings who marvelled and trembled before it, the congregation is reminded of the awe-inspiring presence of God in His temple. The text moves beautifully from the breaking of the ships of Tarshish to the joyful daughters of Judah, anchoring the local church's dedication in the ancient, triumphant praise of God's people.