CHUKWU ỌMA NARA ONYINYE by CLETUS ANES U — Lyrics

CLETUS ANES U Igbo Offertory Hymns Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Chukwu Ọma biko gwenara onyinye, Ka n'aha ya aza. Chukwu Ọma biko gwenara onyinye, Ka n'aha ya azazie ama Gị. Biko Chukwu Ọma onyinye dị nsọ, nara ya. CANTORS Onyinye nke a anyị ji bịa n'ihu Gị, Ezi Nna na gozie, Gị bụ Ezi Chukwu. REFRAIN 1 Chukwu okike bịa nar' onyinye, Onyinye anyị ji bịa b'onyinye nke a n'obi anyị pụta, Onyinye a hi ọcha, Biko Chukwu nara ya gozie. VERSE 2 Mak' ihe n'ine ineme, Mak' oru n'apatur' anyi, Chukwu nara ya gozie. Ezi onyinye inyer' anyi, K'anyi butere Gi Ezi chi Chukwu. REFRAIN FF Doo nara Chukwu ọma, Nar' onyinye gozie ụmụ Gị, ezi chineke. Chukwu okike, Chukwu ebube, Onyinye dị nsọ, Nara onyinye anyị nyere gozie.

Download the sheet music

CHUKWU ỌMA NARA ONYINYE

CHUKWU ỌMA NARA ONYINYE

By CLETUS ANES U
Staff & Solfa
Igbo
4 pages
0 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want