Full Lyrics
INTRO
Oh Chukwu nke igwe
Chukwuoma
Chukwu nke igwe
Anyị abịala eh
Anyị abịala n'obi gị dị nsọ
Anyị abịala ka anyị fee gị
Nye gị ekele maka ihe ị meere anyị oh
Nara ekele maka ihe ị meere anyị oh
Abụ otito ka anyị jiri bịa
Biko nara ya ma gọzie anyị oh
Oh Chukwu
CHORUS
Chukwu nke igwe
Chukwu nke igwe lee anyị n'obi gị
Chukwu nke igwe
Chukwu nke igwe lee anyị n'obi gị
VERSE 1
Chukwu nke igwe
Oh onye okike ihe niile
Ọkwa gị kere mmadụ n'oyiyi gị
Were uche nye ya nyekwa ya ọgụgụ isi
Ya k'anyị ji bịa n'ụlọ gị dị nsọ k'anyị fee gị ma kpọ isiala nye gị
VERSE 2
Naba k'anyị n'obi gị doo
Chukwuoma
Naba k'anyị n'obi gị
Chukwuoma
Naba k'anyị n'obi gị
Chukwuoma
Naba k'anyị n'obi gị
Chukwuoma
Anyị bụ ụmụ gị Chukwuoma