Full Lyrics
[INTRO]
Ha ha ewe ewe e yes le le ewe ewe ego e
Onye ji egbe gbanga o
[REFRAIN]
Ha ha ewe ewe e
Gịnị mere n'ọ bụ gịnị n'akpọtụ n'ebe a?
Ọ bụ nnị n'ube ghị n'amụra nwa gịnị?
Nwa nwoke onye nwe nwa nị?
Jesu Christi Eze kachị eze niile
Ha ha ewe ewe e
K'anyị kelenu Chukwu onye nyer'anyị Obi nwa ya
Ọhụrụ n'anya ka ọ gbapụt'anyị na njọ anyị dozie ụzọ nke
Otito dịrị Chineke nwaanyị ọma
Onye siri n'aya were mụtar'anyị Jesu
Kele Maria ị dị ngọzi
Ha ha ewe ewe e
[SOPRANO OR TENOR SOLO]
Soro nụ m kele Chineke onye mer'anyị
Ma nye anyị Jesu Christi Onye nzọpụta
Etito dịrị Chineke n'elu
Udo dịrị ndị mmadụ n'ụwa ndị obi ọma
Odogwu Ọkpara Chineke ị bịawo?
Eze kachị eze niile ị bịawo?
K'anyị wer'obi anyị niile nye ya
Nabata ya sekpuere ya nye y'enyi nye onyinye ohinwa
Kele ya kele ya kele ya
[TUTTI]
Kelenu ya
Jesu Christi abịawo!