ONYE BU EZE EBUBE ? by Chris N. Ogu — Lyrics

Chris N. Ogu Igbo Entrance songs Palm Sunday Psalms Hymns Holy Week Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Onye bu eze nke ebube? Onye bu eze nke ebube? Ọ bụ onye nwe anyị. Nabata ya, mehe obo ụzọ nwanne m, ka ọ bata. Kwadoro y'ọnọdụ, n'ihi n'ọ bụ onye kere gị. Ọnụzọ ọma bulie n'isi y'n'elu. Ọnụzọ ọkpụ litenu elu, litenu, litenu. Ka eze di ebube wee bata. Onye bu eze ebube a, onye nwe anyị, Onye kwa bu eze ebube a? Dimkpa, Dike, Dike, Dike, Onye nwe anyị bu dike ọgụ n'agha. Onye bu eze ebube a? Dinwenu nk'igwe ndị agha. Ọ bụ ya bu eze ebube, Dinwenu nk'igwe ndị agha. Ọ bụ ya bu eze ebube.

Download the sheet music

ONYE BU EZE EBUBE ?

ONYE BU EZE EBUBE ?

By Chris N. Ogu
Solfa
Igbo
1 page
6 Downloads
Entrance songs Palm Sunday Psalms Hymns Holy Week Hymns Uncategorized
0 0

More lyrics you may want