K'anyi Jee N'ụlọ Chukwu by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Entrance songs Responsorial Psalms Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN I Enwere m aṅụrị ogem nụrụ ka ha n'ekwu sị K'anyi jee n'ụlọ Chukwu, Chineke Nna mo, ụlọ Chukwu. E nwere m aṅụrị ogem nụrụ ka ha n'ekwu sị K'anyi jee nụ n'ụlọ Chukwu. VERSE 1 Ngị bụ Jerusalem anyị kwụzi n'ọnụ ụzọ ama gị. VERSE 2 Ewuru Jerusalem dika obodo kwụsir'ike n'aga, mba nile nke Dinwenu. REFRAIN II K'anyi jee n'ụlọ Chukwu. VERSE 3 N'ihi ịhụnanya nke ụmụnnem Na ndị enyị m a na m'ekwu sị Udo, udo dịrị Gị. VERSE 4 N'ihi ịhụnanya nwere maka ụlọ nke Dinwenu Agam arịọ mak'ọdịmma Gị.

Download the sheet music

K'anyi Jee N'ụlọ Chukwu

K'anyi Jee N'ụlọ Chukwu

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
1 page
20 Downloads
Entrance songs Responsorial Psalms Hymns
0 0

More lyrics you may want