Full Lyrics
[CHORUS]
Ebube Chukwu ka m ji eje
Ebube Chukwu ya n'edu m o
Ebube Chineke, ebube
Dị ebube, ebube Chukwu n'edu m o
Onye ka m g'atụ egwu?
Onye g'eyi m egwu?
Ebube agụ n'eche agụ
Ebube Chukwu n'edu m o
[VERSE 1]
Chukwu okike ekele m Gị
Sọ Gị n'edu m ije ala Olisebuluwa
Wari b'otito m o n'ekele Chukwu ebube
M g'ije na ndụ g'awuru nka nwụ
Egwu a gagh' atụ m n'ihi n'onyenchem nọ nso
Ebube Chukwu n'edu m o
[VERSE 2]
Ọnụ juru m obi ekele o ka m jiri bịa
Ihi n'eme n'odi egwu
Chukwu ebube Ony'ọma
Ebube Gị bu ike m o
Ebube k'ebube ebube dị ebube ebube
Chukwu n'edu m o