Full Lyrics
Agam eweli anya m elu,
L'anya n'ebe ugwu nile,
Di inye aka m g'esi na aka Chukwu,
So Ya bu Onye n'achem.
Odum ije k'o bu amara,
Chineke no n'isi mo,
Chukwu bu Onye n'azo mo.
Atul'egwu, e lel'anya gburugburu n'ujo,
N'ihi na M bu Chineke gi, M g'enyere gi aka.
Aha Dinwenu bu ebem gbaba siri ike,
Onye ezi omume bara nime ya,
Nwe nchekwube nzuru oke.
O buru na Chineke nonyere gi,
Aka Chukwu di n'isi mo,
Onye g'emegide gi?
Ochendu mo, nom n'ihu noro m n'azu,
Ikuko amana nya.
Agunechemba mo, O lori ihe bari lo m agu ba,
Ta mgba d'agbara so Chukwu nonyere mo,
Chukwu n'echekwaba umu Ya.
Chukwu n'azo mo,
So Ya bu ide ji ndu mo.
O buru na Chineke nonyere gi,
Onye g'emegide gi?