Full Lyrics
[INTRO]
Agam eje n'altar ga bunye y'onyinye dị mma
Agam eje n'altar ga bunye y'onyinye dị mma
[REFRAIN]
Chukwuọma binigwe daalụ Chinwendu mo
Chukwuọma binigwe daalụ Chinwendu mo
Ọ n'agwọrịa, Chukwuọma binigwe daalụ Chinwendu mo
Chukwuọma binigwe daalụ Chinwendu mo
Chukwuọma binigwe daalụ Chinwendu mo
Ọ n'enye ndụ, Chukwuọma binigwe daalụ Chinwendu mo
Mo ị bụ dike dike, Chukwuọma binigwe daalụ Chinwendu mo
[VERSE 1]
Ọ bụ ya kere m Chinwendu mo
Ọ bụ ya kere gị Chinwendu mo
Ọ bụ ya gọziri m Chinwendu mo
Ọ bụ ya gọziri gị Chinwendu mo
K'anyị tobenu Chukwu Chinwendu mo
K'anyị tobenu ya so Chinwendu mo
[VERSE 2]
Ọ bụ ya n'eche m Chinwendu mo
Ọ bụ ya n'eche gị Chinwendu mo
Ọ bụ ya n'edu m Chinwendu mo
Ọ bụ ya n'edu gị Chinwendu mo
K'anyị tobenu Chukwu Chinwendu mo
K'anyị tobenu ya so Chinwendu mo
[VERSE 3]
Ọ bụ ya n'enye nwa Chinwendu mo
Ọ bụ ya n'eny'ego Chinwendu mo
Ọ bụ ya n'eny'ike Chinwendu mo
Ọ bụ ya n'eny'udo Chinwendu mo
K'anyị tobenu Chukwu Chinwendu mo
K'anyị tobenu ya so Chinwendu mo
[CODA]
So Chinwendu mo
So Chinwendu mo