Chinonso by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Offertory Hymns Hymns Prayer Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Ee! Oo! Ee! Oo! Onye Onyinye ka Chineke nkeligwe bu Echiche obi m o Oo! Eze k'i bu I ma echiche obi m o Mkpa m nile Chi m mazuru ha Odighi'he n gacho n'eluwa eh! Chukwu nonso! Ngi nwa Chineke bia nye y'ihe di nma n'oruru ya Eeh! Ooh! but'onyinye di nma n'oruru ya eeh! VERSE 1 O gini ka m ge ji kele Gi o Chukwu m o? Agamakuru Gi nkwa tiere gi egwu o Jolima! REFRAIN Obi m dere juu atulegwu Dere juu atuluche biko dere juu a tulujo ee Nwannem dere juu atuluche biko dere juu a tulujo ee Chukwu nonso VERSE 2 Ihe'oma nile sinaka Gi Ngozi nile sinaka Gi bia Odighi'he koro n'ulo Gi o VERSE 3 Agaghi m eme nganga n'ihu ruoma So ngongo n'ij'ozioma Ngozi m n'echere m mgbadighianya

Download the sheet music

Chinonso

Chinonso

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
2 pages
7 Downloads
Offertory Hymns Hymns Prayer
0 0

More lyrics you may want