Full Lyrics
[CHORUS]
Mgwa nụ k'anyị je kele nụ Chukwu n'ụlọ nsọ ya
To ya tikusie nụ mkpu ọñụ tobe dinwenu
To ya Chinenye nwa
Emekwa y'ọzọ
Emekwaram y'ọzọ
Mere y'ọzọ n'omego y'ọzọ kele ya
N'omego y'ọzọ kele ya
O Chukwu m kwubara n'ebe di elu
Ndịenyi m bja sorom kele Chineke
Akpọrọ m ya Chineke ọzamo
Akpọrọ m ya ọzamo mgbe nile mkpọrọ ya
Ọnụ rum kpụa kwam ekele a ga m ejioru gaa
Nna a nụ rum kpụa kwam n'ihu nkea a ga m ejioru gaa
Ya leem bja ram ikele gị
Ka m kele gị Chineke na nwa inyere m
[VERSE 2]
Nwanyị nwera ñụrị gaba nụ n'alta Chukwu
Kele Chineke n'ihe o mere gị
Jee nụ kele Chineke n'ihe o mere gị
Ya ị g'arịọ y'ọzọ ngwa k'anyị jee nụ
Kele Chineke n'ihe o mere gị
[MOVEMENT]
Ọbịa r'ụka nwa n'ezie g'anata ngọzi n'aka Chukwu
Emego kwa y'ọzọ Chineke chere m
Kwuputa ọrụ Chukwu ebere ya
Fuoro nụ y'opike kuoro nụ ya ekwe
Jee kele Chineke n'ihe o mere gị
Ọ mara nma n'anya mara Chukwu
[REFRAIN 2]
Nna lee o
Nwa inyere m