Chineke onye Mmamma - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Udo Laurence Iwu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 6 pages

Chineke onye Mmamma by Udo Laurence Iwu — Lyrics

Mmamma mmamma mmamma... Chineke bunye mmamma, sọ Chineke bunye mmamma. Odogwu Odogwu k'ọ bụ, a gam aja ya mma. Ọ genile k'ọ naemere m o, mgbe m le k'ọ naemere mu mma. Chukwu n'echekwaba mu mmamma. Mma Chineke dị ndụ, k'anyị bulie aha ya elu eh. Maka n'ọ bunye mmamma. Bute egwu dị mma k'anyị gbawara ya egwu. Ọ nyema k'ọbụ ukwe mara mma k'anyị kwebere. Y'ukwe Odogwu k'ọbụ chima digheri ji n'ede ihe o neri. Egwu teberenu Chineke. Egwu ọhụrụ ka m g'agbara Chukwu onye dị mma. Ewo ka m g'agbara Chukwu onye dị mma. Ukwe dị mma ka m g'ekweberenu Chineke. Kwere Chukwu onye mara mma, mmamma zuru y'ahụ. Ọ mara mma, mma zuru y'ahụ. Odogwu n'agha tubenu ya. Nwanne otu nye ka a n'etu, ebube dike tubenu ya.
Read full lyrics

About Chineke onye Mmamma

"Chineke Onye Mmamma" is a vibrant and rhythmic Igbo song of thanksgiving that calls the faithful to celebrate God's unending goodness. With its lively tempo and joyful melodies, the piece invites the choir and congregation to bring a new dance ("egwu ọhụrụ") and a fitting song ("ukwe dị mma") to the Lord. The lyrics reflect deeply on God's protection and the countless blessings He provides—blessings so vast that the mouth cannot fully explain them ("ọnụ m apụghị ịkọwa").

In the liturgy, this piece shines brightest during the Offertory procession or as an Entrance hymn. Its energetic call to look forward, backward, to the right, and to the left ("leanya n'ihu... n'azụ... n'aka nri... n'aka ekpe") captures the all-encompassing nature of God's grace, making it a perfect accompaniment for a dancing congregation bringing their gifts to the altar.

Composed by Laurence Udo Iwu, the arrangement builds through layered harmonies and overlapping vocal parts that give it a rich, traditional feel. It is a piece that naturally lifts the spirit of the church, reminding everyone present to praise God from morning until night.