Full Lyrics
[INTRO]
Chukwu n'igwe Ocheze Gi di n'igwe, Chukwu eh
Onye kere ihe nile di mma Gi eweghatutu, Chukwu
Onye kere ihe nile di mma
Choo ya n'igwe, Choo ya n'uwa
Kwesiri Gi bianu nara mbukulu n'okwesiri
Kwesiri Gi bianu nara mbukulu n'okwesiri
Gi Chineke Onye di ka Gi Nna gozie
Gi Chineke Onye di ka Gi gozie
[REFRAIN]
Kwerenu Dinwenu kwe ohuru,
Kwerenu Dinwenu kwe ohuru,
Kwerenu Dinwenu Chineke ukwe ohuru,
Kwerenu Dinwenu Chineke ukwe ohuru.
Kwerenu Dinwenu Chineke ukwe ohuru,
weputalu oluoma weputalu oluoma
n'ebe anakpo Chineke n'abu Odogwu n'agha
ka aputa ebube ya na mba nile
kwuputa oluebube ya n'obodo nile.
Ozioma nke nzoputa mba nile ubochi nile
Gwanu mba nile na Chukwubuka oge nile ubochi nile.
Anyi g'atu G'egwu, Kasicha chinile
Chineke nk'igwe n'ala So Gi bu Chineke Chi ka chi nile.
Chukwu Okike, Okike Gi gbarubere Gisi.
Ihe nile di n'uwa ha bugru aka Gi.
Onwa na kpakpando sokwa n'oru aka Gi.
Anyanwu na Ikuku O bu Onye kere ha?
Egbe eligwe gbawaranu Orugka Gi
Azu bi na mmiri ha bu nke Gi
Anumanu bi n'ohia nke Gi ka ha bu.
Chineke nke igwe n'ala
Chineke nke igwe n'ala
Chineke nke igwe n'ala
Chineke nke igwe n'ala
Chineke nke igwe n'ala
Chineke nke igwe n'ala
Chineke bu dika! Ka'nyi jaa ya nma.
O bu Odogwu!
[VERSE 2]
El'uwa g'asopur'Aha ya
Ebube Dike! Ngozi n'adiri Chineke
O kaka Ka'nyi jaa ya nma
Chineke bu Ekwu eme
O kaka Ka'nyi jaa ya nma
Anyi g'ajaa ya nma, Ihe anyi Chukwu,
El'uwa g'asopur'Aha ya
Ebube Dike! Ngozi n'adiri Chineke
O kaka Ka'nyi jaa ya nma
Nna, Ka'nyi jaa ya nma
[ALLEGRO]
Bia nu Ka'nyi jaa ya nma
Ka'nyi bunye y'otito
Ka'nyi nye Chineke ekele
Eze di nma Ka'nyi jaa ya nma
Ka'nyi bunye y'otito
Ka'nyi nye Chineke ekele
Eze di nma Ka'nyi jaa ya nma
biko, kelenu Chukwu bunye y'otito
Chineke Nna nk'eligwe
O mara nma Ka'nyi jaa ya nma.
O bu ya kere Gi jaa ya nma.
O n'echekwaba Gi bunyel'y'otito
maka n'odi nma, ngwanu Ka'nyi nye Chineke nma ekele nke kwesiri ya, jaa ya nma.
Abu ukwe Ka'nyi jiri bia Ka'nyi jaa ya nma,
abu di uto n'adi Gi nma, Onye Nso.
O Chineke di nma
Agam ekwu kw'otito Gi n'odi mma, Chineke karu ekele
Wa, were bunye Gi otito n'ihi Chineke karu ekele
Eze di nma Ka'nyi jaa ya nma
[LENTO ET VIVACE]
Otito diri Nna,
Otito diri Nwa
Otito diri Nna ya na Nwaee
Otito diri Muo Nso
Otito diri Muo Nso
Otito diri Muo Nso
Ato n'otu
Etuo di n'izizi
Etuo di k'og'adi gide
Etuo di na mbu, o g'adi gide ruo mgbe ebi gh'ebi
Etuo di n'izizi ruo mgbe ebi gh'ebi
Etuo di n'izizi mgbe nile ebi gh'ebi
Etuo di n'izizi ebi gh'ebi
O g'adi gide ruo mgbe ebi gh'ebi makana
O g'adi gide ruo mgbe nile mgbe ebi gh'ebi, makana
O g'adi gide ebi gh'ebi, ebi gh'ebi, ebi gh'ebi makana
[PIU MOSSO]
Chineke bu Dike! Ka'nyi jaa ya nma! O bu Odogwu!
El'uwa g'asopur'Aha ya Ngozi n'adiri Chineke
El'uwa g'asopur'Aha ya Ebube Dike! Ngozi n'adiri Chineke
O kaka, Ka'nyi jaa ya nma
Chineke bu Ekwu eme
O kaka Ka'nyi jaa ya nma
O kaka Nna, Ka'nyi jaa ya nma
Anyi g'ajaa ya nma. Ihe anyi Chukwu,
El'uwa g'asopur'Aha ya Ebube Dike! Ngozi n'adiri Chineke
O kaka Ka'nyi jaa ya nma Nna, Ka'nyi jaa ya nma
Nna, Ka'nyi jaa ya nma.
Ngozi n'adiri Chineke
Ngozi n'adiri Chineke
Ngozi n'adiri Chineke
O kaka Nna, Ka'nyi jaa ya nma.