Full Lyrics
REFRAIN
Oh! Chineke gbaghara njọ m mere Nna Onyeọma
Njọ m mere Chineke m o gbaghara m doo
VERSE 1
Njọ m mere n'ụwa mu o mee m ihere Nna Onyeọma Chineke
VERSE 2
N'echebugo m n'obi m na m gaesi Nna Onyeọma a nam ayọ gị Chineke
VERSE 3
Mkpuluobi m'o n'achọsi Gị ike Nna Onyeọma Chineke
VERSE 4
Chukwu Nna Onyeọma cheta nkwubi Gị n'ebe m nọ Nna Onyeọma Chineke
VERSE 5
Afọma Gị Chineke baru ba n'aru m k'm nwe ọṅụ Nna Onyeọma Chineke