Full Lyrics
CHORUS
Onyeọma Chineke Chim'obi mo Chukwu dimma
Nara nu nara nuo
Nara nu nara nuo
Onyinyem jiri bia n'ihu Gị
Ọmanmamma zuruahụ
Ụzụ n'akpụ nwa n'afọ nara
Nna nara nara nara
Nna nara osin'obi m wee pụta ta.
VERSE 1
Ih'imere mo Chineke ọbụka ee,
Ọbụ gịnị kam g'enye Gị?
Ọbụ gịnị kam g'enye Gị?
Ọbụ gịnị kam g'eji kele Gị? Onyeoruebube mo.
VERSE 2
Ihie nile banyere m n'emetụ Gị n'obi
Onye ker'ụwa n'ile
Onye kam bụ n'ụwa Chi n'echere mo
Echicheọma.
VERSE 3
Ngozi Chineke erugo m'aka o
Agam eji ihe nilem nwere kele Gị Ọkaka
Oruebube Gị n'eb'anyi nọ ọbụka ewo
Ọbụka ee.