Full Lyrics
Ka ndị niile bịarụ ka fe Chineke,
ka anyị niile n'egoli na Chineke.
Ka anyị niile ma n'anyị bụ nke Chineke,
na Chineke anyị n'achị.
Na Chineke anyị naachị Eze,
Igwe bụ Igwe,
Eze ọra niile naachị,
Igwe,
K'anyị kwelu kwọ tito,
K'anyị nyebe n'ekene Chineke,
otito bụ nke Gị,
ekene bụ nke Gị.