CHINEKE ANYI ABIALA ISEKPURU GI - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Ihebinike George
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

CHINEKE ANYI ABIALA ISEKPURU GI by Ihebinike George — Lyrics

CHORUS Chineke Nna anyi abiala n'obi Gi i kporo Gi isiala n'ezie anyi nario ka I gozie anyi nihi na Gi bu Chukwu anyi na Eze anyi diria anyi mma eyeh Chukwu anyi di mma oh Chukwu diria anyi mma eh Eze ze kwesiri otito Chukwu anyi di mma. VERSE 1 Ihe nile ekere eke n'akpo isiala nye Gi Nnunu nke igwe, azu bi n'imimi miri oke amuma nk'eligwe n'ebunye Gi otito anu bin'ohia na anu ulo n'eti Chineke anyi di mma.
Read full lyrics

About CHINEKE ANYI ABIALA ISEKPURU GI

"Chineke Anyi Abiala Isekpuru Gi" is a vibrant Igbo entrance and thanksgiving hymn composed by Ihebinike George. Originally marked for a 2020 singing competition, it carries the joyful, rhythmic energy typical of Nigerian Catholic choral processions. The song calls the congregation to enter God's presence with reverence and praise, acknowledging Him as the good King who deserves all honor and asking for His blessing as the service begins.

The piece opens with a lively, full-choir chorus that sets a tone of adoration. In the verses, the lyrics paint a beautiful picture of universal praise—calling on the birds of the air, the fish in the deep, and all creation to join in worship. By the second verse, the choir invites traditional instruments like the ubo (thumb piano) and ekwe (slit drum) into the celebration. The final verse features a soaring, prayerful descant in the soprano line over a steady, rhythmic ostinato from the lower voices, creating a powerful climax of petition and praise.