Full Lyrics
CHORUS
Soro mu kele Chukwu onye naeme 'ma,
Soro mu ṅụrịa, Chukwu n'agọzigo m o.
Chimuturumugo Chukwu n'eme ka,
n'emere mu ma, a gam'e kele Ya.
VERSE 1
Ọnụ m adịghị m fe
nweere mụ ọnwa n'udo.
Olisa ị mela, onye
mere ka ọ mụọ n'udo.
VERSE 2
A gam akpọ isi ta
Onyiny'a bụ ọma
Ka m gaebunye Gị.
VERSE 3
Ihe onyinye m o
Ka m jiri bịa n'ihu Nna a
Chịcha n'nma ya
were ya gọzie m o.