Full Lyrics
VERSE 1
Eze Chineke nna onye ebere
Narekele m'o, Chim lee
REFRAIN
O nna doo, narekele m'o
VERSE 2
Ony'obi oma si n'eligwe bia
Narekele m'o, odogwu
VERSE 3
Ututu oma, ehihie oma, anyasi oma
Ka n'enye anyi ekele
Odighi onye yiri gi nna n'uwa
Ka n'eligwe
CHORUS
O b'olocha k'ob'oledo
Ka m g'eji kele egi?
O nna zanu m'o
Chi mar'obi m'o
Chukwu onye ebere gwanu m'o
Ihe nkem g'enye gi chi m'o
Chi m O bu olocha
Gwam k'o bu oledo
Ka m g'eji kele egi nnam
Zanu m'o
A! alle! alleluia doo
Mana chi g'e ji eji nare kele m'o