CHIDIỤTỌ by Oneke Matthias Kalemba — Lyrics

Oneke Matthias Kalemba Igbo Communion Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Chi diụtọ, Ị karịrị mmanyañụ ụtọ, Chi diụtọ, detụ yenụ ka ị hụ. VERSE 1 Detụ Kristi ọnụ, O mere onwe ya nri, n'ụdị achịcha na mmanya, Jesu ị togbugo m o. VERSE 2 Jesu nyawar' achịcha, ka ha nọ n'oriri Ikpeazụ, Ọ nyey' ụmụazụ Ya, sị naranụ m rie nụ ọ. VERSE 3 Ahụ Kristi nri naenye ndụ, bịa bata n'ime m, mee m ka m dị ọcha. VERSE 4 Ahụ Kristi bụ ihe oriri, Ọbara ya bụkwa ihe ọñụñụ, nye ndị ije n'elu wa, Jesu ị togbugo m o.

Download the sheet music

CHIDIỤTỌ

CHIDIỤTỌ

By Oneke Matthias Kalemba
Solfa
Igbo
1 page
1 Downloads
Communion Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want