Chi Obioma by Charles Onwubuya — Lyrics

Charles Onwubuya Igbo Offertory Hymns Hymns Sacred songs Solfa notation

Full Lyrics

VERSE 1 Chim merem obi ọma eh! Mgbe m n'enweghị olileanya! Aha? Chim merem obi ọma eh! VERSE 2 Ekene dịkwara gị Dịkwara gị n'ị bụ Odogwu Chim merem obi ọma eh! VERSE 3 Otito dịkwara gị Dịkwara gị n'ị bụ Chukwu Chim merem obi ọma eh! VERSE 4 Chukwu, ị dị ukwu eh! Olileanya ụmụ ụwa nọ mberede... Chim merem obi ọma eh! CHORUS Chukwu Chim merem obi ọma eh! Okike ke v'ụwa! Eze! O merem ih'ọma eh!

Download the sheet music

Chi Obioma

Chi Obioma

By Charles Onwubuya
Solfa
Igbo
1 page
34 Downloads
Offertory Hymns Hymns Sacred songs
1 0

More lyrics you may want