Full Lyrics
REFRAIN
Cheta m Onye nwe m, achụpụna nwa ọdịbọ gị
Cheta m Onye nwe m, Chukwu Nna m o
VERSE 1
Cheta m Onye nwe m, cheta nwa nye i jiri maka ya taa ahụhụ
Cheta, mekwela ka m laa n'iyi
VERSE 2
Cheta m Onye nwe m, amara m ụra, kee gị agbụ n'ihi m
Cheta m Onye nwe m, Onye m hụrụ n'anya
VERSE 3
Lee o be Kalvary, o be akpọgburu Dinwenu
Lee o be Kalvary
VERSE 4
Cheta ebere gị, Oh Dinwenu
Cheta ebere gị, Chukwu Nna m o