Full Lyrics
[INTRO]
Onye bụ nwanyị ahụ n'apụta n'isi ụtụtụ
Maria ezenwanyị anyị ekele
Ọ mara mma dị ka ọnwa naachake ka anya anwụ
Dị egwu dịka ndị agha kero gu Maria a
[VERSE 1]
Ọ naeto Dinwenu bụ mkpụrụ obi m
Mmụọ m n'egwuri na Chukwu Onye n'azọ m
[VERSE 2]
N'ihi n'ọ lego anya n'umeala odibo nwanyị ya
Site taata gaba agbụrụ niile g'akpọ m onye di ngọzi
[VERSE 3]
Maka n'onye ji ike niile emeworo m ihe dị ukwu
Aha ya dị nsọ
[VERSE 4]
Obi ebere ya si na ndụdụgandụ fere na ndụdụgandụ
Maka ndị n'atụrụ y'egwu
[VERSE 5]
Ọ sila n'ukpo eze budaa ndị n'ukwu mmadụ
Wee bulie ndị umeala elu
[VERSE 6]
Ndị agụụ n'agụ k'O nyere ezi ihe
Zinaga ndị ọgaranya sititi l'isila k'aha gba aka laa
[VERSE 7]
Ọ horola dimiriti n'ebere nke rael nwodibo ya
[VERSE 8]
Dik'o siri gwa nna anyị Ebraham
N'a mkpụrụ ya ebighebi
[VERSE 9]
Otito dịrị Nna na Nwa na Mmụọ Nsọ
Ebighebi Amen