Psalm 23 "UKWE OLILEANYA" by Ezenwata Stanley & Rev. Fr. Aginam Nobert — Lyrics

Ezenwata Stanley & Rev. Fr. Aginam Nobert Igbo Burial / Funeral Hymns Responsorial Psalms Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Ụlọ nke Dinwenu ka m g'ebi ebeebe. Ụlọ nke Dinwenu ka m g'ebi ebeebe. Chineke! Ọnweghị ihe kọrọ m. VERSE 1 Chineke bụ onye n'achụm achọ eh, Ọ n'eme ka m zurike n'ebe ahịhịa ndụ dị. Ọ n'eduga m n'akụ mmiri eh ebe ahụ ka Ọ n'enye m ume. VERSE 2 Ọ n'edu m n'ụzọ ezi omume n'ihi aha Ya. Ọ bụrụ godu na m n'aga na ndagwurugwu nke ọnwụ, Egwu ọbụla a gaghị atụ m. I nọnyere m, mkpanaka gị na mkpọ gị, ọbụ ha n'enye m agbamume. VERSE 3 Ị n'akwadoro m nri n'ihu ndị iro m. Ị tesa isi m mmanụ, iko m ejula n'ọnụ n'agbọfụ. VERSE 4 N'ezie ọbụ ebere n'ịhụnanya gị g'eso m ụbọchị ndụ m niile. A ga m ebi n'ụlọ Chineke ebeebe ebeebe.

Download the sheet music

Psalm 23 "UKWE OLILEANYA"

Psalm 23 "UKWE OLILEANYA"

By Ezenwata Stanley & Rev...
Solfa
Igbo
1 page
2 Downloads
Burial / Funeral Hymns Responsorial Psalms Hymns
0 0

More lyrics you may want