Full Lyrics
[CHORUS]
Tata bu ubochi Chineke mebere
Tata bu ubochi Chineke mebere
Tata bu ubochi Chukwu mebere
Ndi di ngozi nke Ya
Ndi di ngozi nke Ya
Nye y'ofufe n'ulo ya di anma
Nye y'ofufe n'ulo ya di anma
Bianu k'anyi kpo isiala nye Chineke Onye kach'elu
Bianu k'anyi kpo isiala nye Chineke Onye kach'elu
[VERSE 1]
Chukwu anyi di nma lekene ka
Nye y'echiche
Nye y'ogugu isi
Choo Ya mma
mana mmadu n'ejehi uzo site n'iwere
Nsopuru di siso Chukwu na enye ihe kere eke
[VERSE 2]
O Chineke lee umu gi ndi biarinye gi ekele
O Chineke lee ndi biarinye gi ekele
O Chineke Nna doo, lee umu gi ndi biarinye gi ekele, Chineke
megh'obi anyi k'anyi nuru ozi oma Gi
megh'obi anyi k'anyi nuru ozi oma Gi
gbaghara njo anyi
gbaghara njo anyi
[VERSE 3]
O bu Ya mere
N'ebe kach'elu
K'anyi di ndu n'ezie nye ya, nye y'otito
N'ebe kach'elu
mekwa ka mba nile di n'uwa wee nweta nzoputa n'ime Kristi nye ya nye y'otito
N'ebe kach'elu
K'anyi kpo isiala nye Chineke Onye nwem na Chineke Nna
N'ebe kach'elu
Nye y'otito
N'ebe kach'elu
[GOSPEL ACCLAMATION]
Hallelujah
Halleluia
Halleluia
Halleluia Halleluia
Hallelujah Hallelu
Halleluia
Halleluia
Halleluia
Halleluia