Bianu K'anyi Kpoo Isiala by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Tata bu ubochi Chineke mebere Ndi di ngozi nke Ya Nye Y'ofufe n'ulo Ya. Bianu, k'anyi kpoo isiala nye Chineke Onye ker'anyi! K'anyi kpoo isiala nye Chineke Onye kachihimma VERSE 1 Chukwu anyi di mma Lekene k'O siri kee mmadu Nye Y'ekele, nye Y'ogugu isi Choo Ya mma mma n'ejehi uzo Site n'iwere nsopuru, atiriso Chukwu naenye ihe kere eke VERSE 2 O! Chineke Nna Lee umu Gi ndi biarinye Gi ekele meghee nti Gi nti K'anyi nuru ozioma Gi gbaghara mmehie anyi niile VERSE 3 Nye Y'otito N'ebe kacha elu Nye Y'otito N'ebe kacha elu K'anyi dinolu n'ezie, nye Ya otito N'ebe kacha elu mekwa ka mba niile di n'uwa nweta nzoputa nye Ya otito N'ebe kacha elu VERSE 4 Nye Y'otito N'ebe kacha elu Nye Y'otito N'ebe kacha elu Nye Chineke, Onye nwe anyi Chineke Nna mo Onye kacha elu N'ebe kacha elu Nye Y'otito N'ebe kacha elu Bianu k'anyi kpoo isiala nye Ya Onye kacha elu

Download the sheet music

Bianu K'anyi Kpoo Isiala

Bianu K'anyi Kpoo Isiala

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
4 pages
26 Downloads
Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want