Full Lyrics
Bịa nụr'olu anyị Nna, bịa nụr'olu anyị.
Bịa nụr'olu anyị Eze, bịa nụr'akwa anyị.
Ọnweghị mgbe ike mmadụ,
Ọnweghị mgbe ik'ekwensu,
ji'a karị ike Chukwu.
Bịa nụr'o onye ker'ụwa,
bịa nụr'olu anyị Eze, bịa nụr'o,
onye n'ememma bịa nụr'akwa anyị.