Full Lyrics
REFRAIN
Bia Muonso Onye nkasi obi bia
Bia Muonso Onye naenye ndu bia
Si n'igwe zidata onyinye asaa Gi
Chawazie n'obi ndi kwere na Gi
VERSE 1
Muonso ezigbo onyinye muo
Kpalite obi dara mba o bi umu Gi
VERSE 2
Nna di ore po nye bia
Nna di ore po nye bia
VERSE 3
Nyema na mi he
Nyema na n'obi
Nyema na wa Gi
VERSE 4
Hunye n'obi m
Omu ma obi di aso
Na onyinye nke egwu nke Chukwu