Full Lyrics
CHORUS
Bịa Mụọ nsọ
Si n'eluigwe zidata ihe gị
Bịa Mụọ nsọ
Nọjuo n'obi ndị kwere nụ
VERSE 1
Nduru si n'igwe
Wusa anyị amara gị
Chukwu Mụọ nsọ
Wusa anyị ngọzi
Were ire ọkụ bịa
Mụọ nsọ
Munye n'ime ha ọkụ nke ịhụnanya gị
Mụọ nsọ nọjuo n'obi ndị kwere nụ
VERSE 2
Onye nkasi obi
Onye ọbịa dị obi ụtọ
Onye ọdụgbọ ume ndị ije
Bịa Mụọ nsọ
Zipụta mmụọ nke gị
Ka ekezie ha
Ị gaeme ihu ụwa ka ọ dị ọhụrụ