Bia Muọ Nsọ by Emma Urom Eze — Lyrics

Emma Urom Eze Igbo Pentecost Hymns Prayer Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Chukwu Muọ nsọ bia, bia Nduru eligwe bia, anyi chọrọ gị. VERSE 1 Onye nkasi obi, Chukwu Muọ nsọ, biko gbadata, anyi chọrọ gị. VERSE 2 Bia, bia munye n'ime anyi, ọkụ nke ifunanya Gị. VERSE 3 Bia mee ihu uwa ka ọ dị ọhuru, biko bia anyi chọrọ Gị.

Download the sheet music

Bia Muọ Nsọ

Bia Muọ Nsọ

By Emma Urom Eze
Solfa
Igbo
2 pages
4 Downloads
Pentecost Hymns Prayer Hymns
1 0

More lyrics you may want