Full Lyrics
[REFRAIN]
Batawanu n'ụlọ Chukwu
Batawanu
Batawanu n'oge zugo
K'anyị fee Chukwu
[VERSE 1]
Batawanu, batawa k'anyị tuoro ya mmamma
[VERSE 2]
Batawanu n'ụlọ nsọ Chukwu
Batawa k'anyị sekpuoro ya
[VERSE 3]
Anyị gahụsị teta n'udo
Ezi Chineke imela
[VERSE 4]
Anyị ezukọta n'ime aja missa
Ezi Nna nụrụ olu anyị