Bata Nye ha Ndu by Okwy Tony Umeh (Rev. Fr.) — Lyrics

Okwy Tony Umeh (Rev. Fr.) Igbo Communion Hymns Eucharistic songs Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Jesu bata n'obi ndị kwere ekwe Bata bata biko bata Nye ha ndụ n'ime obi ha Ahụ Gị bụ ihe oriri ezie Ọ bụ ihe ọṅụṅụ biko bata Nye ha ndụ n'uju VERSE 1 O nwere ndị agụụ naagụ Ndị akpịrị Gị naakpọ nkụ O Dinwenu bata buru nri nke obi ha VERSE 2 O nwere ndị nọ n'uru Ndị naanị Gị bụ ike ha O Dinwenu bata buru ntasi obi ha VERSE 3 O nwere ndị nọ na nsogbu Ndị naanị Gị bụ enyemaka ha O Dinwenu bata buru Onye enyemaka ha VERSE 4 Chukwu Nna biko bata Chukwu Nwa na Chukwu Mmụọ Nsọ Atọ n'Otu Chukwu biko bata Nye ha ndụ n'uju Onye kere ụwa biko bata Nye ha ndụ n'uju Onye nzọpụta biko bata Nye ha ndụ n'uju Onye naenye ihe biko bata Nye ha ndụ n'uju Onye naenye ndụ biko bata Nye ha ndụ n'uju Amen

Download the sheet music

Bata Nye ha Ndu

Bata Nye ha Ndu

By Okwy Tony Umeh (Rev. F...
Solfa
Igbo
2 pages
1 Downloads
Communion Hymns Eucharistic songs
0 0

More lyrics you may want