Full Lyrics
[CHORUS]
Bata Chukwu n'obi anyị, chaba ife gị n'andụ anyị, tiwa obi anyị tiwa ya,
nye nụ anyị ike ji achụ njọ. O Nna m o meebere, bata papa nye anyị ndụ,
sach' obi anyị sacha ya sacha ya anyị n'arịọ gị. Bata n'obi anyị
bata biko bata nye anyị ndụ Chijindụ m o.
[VERSE 1]
Chukwu ọma meebere, Olisa nyerụ anyị aka biko tiwa obi anyị eh,
nee ya oh bata. Bata na obi anyị, bata papa nyi o
Chiobiebere nye anyị ndụ Chijindụ m o.
[VERSE 2]
Ọnwụ nwaju n'andụ anyị ọdịda n'echu obi anyị biko sacha
obi anyị eh nee ya oh bata. Bata na obi anyị, bata papa nyi o
Chiobiebere nye anyị ndụ Chijindụ m o.
[VERSE 3]
Atiliju n'obi anyị mberede n'andụ anyị biko bata
obi anyị eh nee ya oh bata. Bata na obi anyị, bata papa nyi o
Chiobiebere nye anyị ndụ Chijindụ m o.