EKENE MARIA. by Rev. Fr. Dominic Igwe — Lyrics

Rev. Fr. Dominic Igwe Igbo Latin Marian Hymns Hymns Latin Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[SOLO] Ave, Ave, Ave, Ave, Ave Maria. [TUTTI] Ave, Ave. [REFRAIN] Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave Maria, Ị jupụtara n'amara Nne. Ekene, ekene, ekene dịrị gị, dịrị gị! Maria, Nwaanyị ọma, ezigbo Nne. [VERSE 1] N'etiti ụmụ nwaanyị niile! bụ onye dị ukwu, ! bụ onye dị ngọzi. Yọbar' anyị ayịyọ eh! Yọbar' anyị ayịyọ eh! dịka na Kena na Galili. Ọ... [VERSE 2] Ọ dị ngọzi, Ọ dị ngọzi..... Ọ dị ngọzi, Ọ dị ngọzi bụ Nwa afọ gị Jesu, bụ Nwa afọ gị Jesu, bụ Nwa afọ gị Jesu, bụ Nwa afọ gị Jesu, bụ Nwa afọ gị Jesu. bụ Nwa afọ gị Jesu, bụ Nwa afọ gị Jesu. Ọ...

Download the sheet music

EKENE MARIA.

EKENE MARIA.

By Rev. Fr. Dominic Igwe
Solfa
Igbo, Latin
2 pages
0 Downloads
Marian Hymns Hymns Latin Hymns
0 0

More lyrics you may want