Full Lyrics
[REFRAIN]
Ave Ave Ave Ave Ave Maria
I juputara n'amara Nne mama
Ekene dịrị gị
Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave
Nwanyị ọma ezigbo, Nwanyị ọma ezigbo Nne
[VERSE 1]
Nne dị mama, ị bụ Onye dị ukwu, ị bụ onye dị ngozi
Yọbara anyị ayịyọ eh! Yọbara anyị ayịyọ eh!
O Maria, mama
Dị ka na Kanan na Galili, ọ dị ngozi
Ọ dị ngozi, ọ dị ngozi
N'enu kachasịenu, ọ dị ngozi
Dimkpa b'ike odogwu, ọ dị ngozi
Bụ nwa afọ gị Jesu, bụ nwa afọ gị Jesu
Onye bụ Mezaya, Eze udo
Chukwu n'onwe ya bụ nwa afọ gị Jesu, bụ nwa afọ gị Jesu
Ọga Chi, bụ nwa afọ gị Jesu
Chigide chigide chigide, chi chi chi chi chiwa chiwa chiwa
Chịa mba nile, bụ nwa afọ gị Jesu