Full Lyrics
VERSE 1
Ọ bụ ihe omimi nke ka uche mmadụ
Atọ n'ime otu Chineke dị ngọzi
Anyị g'ekwere maka Chukwu kuzir' anyị
Atọ n'ime otu Chineke dị ngọzi
REFRAIN
Kele Ya ngọzi
Dịrị kele ngọzi
Dịrị kele ngọzi
Dịrị Atọ n'otu dị ngọzi
VERSE 2
Nna na Nwa nyana Mmụọnsọ
Atọ n'ime otu Chineke dị ngọzi
Fa itọ bụ sọsọ otu Chukwu
Atọ n'ime otu Chineke dị ngọzi
VERSE 3
'Tito dịrị Chukwu Onye bụ otu n'onwe Ya
Atọ n'ime otu Chineke
K'anyị tobe Ya maka Ya ker'anyị
Atọ n'ime otu Chineke dị ngọzi
VERSE 4
Ha jikọrọ person itọ n'otu
Atọ n'ime otu Chineke dị ngọzi
Anyị n'arịọ Gị ka ichekwaba anyị
Atọ n'ime otu Chineke dị ngọzi