Ascension, Penticost And Holy Trinity Sunday From Fr. Tony Umeh by Okwy Tony Umeh (Rev. Fr.) — Lyrics

Okwy Tony Umeh (Rev. Fr.) English Igbo Latin Pentecost Hymns Holy Trinity Hymns Latin Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[ASCENSION (UKA NROGORO N'ELUIGWE NKE ONYENWANYI)] [BASS INTRO] Kristi rọgọrọ n'eluigwe n'eluigwe k'Ọ na yọr'anyị ayịyọ Kristi nọn'aka nri Nna ma O g'abia kw'ọzọ i kpe ndi di ndu na ndi nwụrụanwụ ikpe n'eluigwe k'Ọ rọgọrọ n'eluigwe n'eluigwe k'Ọ rọgọrọ [VERSE 1] Kristi kwuru sị sị te na Nna ka M siri bia n'ụwa m'ụgbua A ga M'ahap'ụwa na kwuru Nna M nọrọ n'aka nri Ya n'eluigwe O kwukwara sị be e re so be e re na M hapụr'ụwa laa A ga ghị m'ezi te r'ụnụ Mmụọ eziokwu Onye g'abia akaebe M [VERSE 2] Anyị kwere'ezie na I rọgọrọ n'eluigwe zite r'anyị Mmụọ Nsọ zite r'anyị Mmụọ Nsọ biko bia kw'ọzọ k'I si kwu I kpọr'ụmụ gị ndi mer'ih'I n'achọ n'ụwa [VERSE 3] Ndi Galili kedụ ihe ụnụ kwu el'anya n'igwe etu Kristi si rọgọrọ n'eluigwe etua hukwa O g'esi kwa bia ikpe ụwa ikpe [THE LORD HAS ASCENDED] [CHORUS] The Lord has ascended with shouts of joy He has gone up into heaven now He is seated at God's right hand He has gone up into heaven He is seated at God's right hand with trumpet blast to heaven shout Alleluia with trumpet blast into heaven Alleluia [VERSES] 1. With Jesus humanity is raised above all the angelic worlds 2. We all shall be gathered up to Him and every tear be wiped away 3. Send forth your Spirit of love O Lord to live in us and make us one 4. O God, our Father hear our prayer with Christ, our Lord your Only Son [PENTECOST (COME O SPIRIT OF LOVE)] [CHORUS] O come O come Spirit come fill the hearts of your faithful Holy Spirit kindle kindle kindle in them the fire of your love [VERSES] 1. Come Holy Ghost strengthen our souls confirm confirm our mortal frame 2. O guide our minds with thy blest light; With love our hearts inflame. 3. Far from us drive our deadly foe; True peace unto us bring. 4. Great Paraclete Best Gift of God; Renew your gifts in us. 5. O lead us safe through all perils; Beneath thy Sacred wing. 6. All Glory to the Father be; His Son and the Spirit. [BATA BIKO MUO NSO] [CHORUS] Bata n'obi ndi kwere na Gi Mmụọ Nsọ nye anyi ihe Gi bata n'obi ndi kwere na Gi Mmụọ Nsọ biko nye anyi ihe Gi biko bata n'obi ndi kwere na Gi biko nye kw'anyị onyinye amamihe biko nye kw'anyị onyinye amamihe biko bata nye kw'anyị onyinye amamihe n'ghọta alọ na ike n'ọmụma n'ghọta alọ na ike n'ọmụma [VERSE 1] Mmụọ Nsọ ibuo obi di asọ na egwu Chukwu nyinye kach'onyinye Chukwu n'enye ndi nke Ya biko babata meea nyi ezi ụmụ Chukwu [VERSE 2] Kuzie r'anyi biko Mmụọ Nsọ kuzie r'anyi eziokwu nke oziọma munye n'ime anyi ọkụ ịhụnanya Gi mee kwa ịhụnanya munye n'ime anyi ọkụ ịhụnanya Gi mee kwa ịhụnanya [VERSE 3] Mmụọ Nsọ I kwesiri eke ne anyi ma ka ihe nile n'eme r'anyi ya bu daalụ daalụ I me k'Onyen'eny'i biko daalụ daalụ I me k'Onyen'eny'i biko daalụ daalụ I me k'Onye ntasiobi daalụ daalụ [REFRAIN (SOP SOLO)] I neme k'anyị mata eziokwu nke oziọma buru kwan ndi ogulu biko daalụ daalụ I me ka [SOP SOLO CONT.] nke Kristi I n'edo kwa nyị asọ k'anyị di mma i ket'oke eluigwe anyị n'asị Gi I me ka biko daalụ daalụ I me ka [O COME HOLY SPIRIT] [CHORUS] O come O come Holy Spirit O come O come Spirit of God O come and open our hearts Holy Spirit The Paraclete best gift of God [VERSE 1] O pen our ears open our ears to hear your word to hear your word the word of eternal life O guide our minds o guide our minds to understand to understand in flame our hearts with your true love [VERSE 2] Take possession; and make thy own; the souls of all God's children Come with thy grace; heavenly aid; to fill the hearts which thou hast made. [VERSE 3] Far from us drive; our deadly foes; and true peace unto us bring O lead us safe; through all perils; hide us beneath thy sacred wings. [VERSE 4] All glory while; the ages run; be to the Father and Son Who rose from death; the same to thee; O Holy Ghost eternally. [VENI CREATOR SPIRITUS] [VERSE 1] Veni Creator Spiritus Mentes tuorum visita Imple superna gratia Quae tu creasti pectora [REFRAIN] Veni veni Creator veni Creator Spiritus veni Creator Spiritus [VERSE 2] Qui diceris Paraclitus, Altissimi donum Dei, Fons vivus, ignis, caritas, Et spiritalis unctio. [VERSE 3] Tu septiformis munere, Digitus paternae dexterae, Tu rite promissum patris, Sermone ditans guttura. [VERSE 4] Accende lumen sensibus, Infunde amorem cordibus. Infirma nostril corporis, Virtute frimans perpeti. [VERSE 5] Hostem repellas longius, Pacemque dones protinus, Ductore sic te praevio, Vitemus omne noxium. [VERSE 6] Per te sciamus da Patrem, Noscamus atque Filium, Teque utriusque Spiritum, Credamus omni tempore. [VERSE 7] Deo Patri sit Gloria, Et Filio qui a mortuis, Surrexit ac Paraclito, In saeculorum saecula. [HOLY TRINITY SUNDAY (ZUKOTANU TOBE ATONOTU DI NGOZI)] [VERSE 1] Zukotanu k'anyị tobe Chukwu bia nụ k'anyị zukotanu tobe Chukwu bia nụ k'anyị zukotanu tobe Chukwu bia nụ k'anyị sekpuoro Ya zukotanu k'anyị jaa Ya mma sekpuoro Ya zukotanu k'anyị jaa Ya mma sekpuoro Ya zukotanu k'anyị jaa Ya mma sekpuoro Ya zukotanu k'anyị jaa Ya mma Onye ker'ụwa nile choo ya mma choo ya mma Onye hụrụ wa n'anya Onye ker'ụwa nile choo ya mma Onye hụrụ wa n'anya [REFRAIN] nya Chukw'ọma tobe Atọ n'Otu Chukwu tobe wer'egwu di mma tobe tobe Chi n'eke mọtobe tobe nụ tobe Chi n'eke mọtobe nụ tobe Onye nzọpụta mọtobe wer'ukweto be Chukwu Mmụọ Nsọ Onye nzọpụta mọtobe nụ Chukwu Mmụọ Nsọ [VERSE 2] Zukotanu k'anyị tobe Dinwenu bia nụ k'anyị zukotanu tobe Dinwenu bia nụ k'anyị zukotanu tobe Dinwenu bia nụ k'anyị sekpuoro Ya zukotanu k'anyị jaa Ya mma sekpuoro Ya zukotanu k'anyị jaa Ya mma sekpuoro Ya zukotanu k'anyị jaa Ya mma sekpuoro Ya zukotanu k'anyị jaa Ya mma Onye nwụrụ ma k'anyị n'di njọ n'di njọ Onye gbapụta r'anyị Onye nwụrụ ma k'anyị n'di njọ Onye gbapụta r'anyị n'ọnwụ [VERSE 3] Zukotanu k'anyị tobe Mmụọ Nsọ bia nụ k'anyị zukotanu tobe Mmụọ Nsọ bia nụ k'anyị zukotanu tobe Mmụọ Nsọ bia nụ k'anyị sekpuoro Ya zukotanu k'anyị jaa Ya mma sekpuoro Ya zukotanu k'anyị jaa Ya mma sekpuoro Ya zukotanu k'anyị jaa Ya mma sekpuoro Ya zukotanu k'anyị jaa Ya mma Onye sina Nna na Nwa pụta Mmụọ Nsọ Onye mere k'a mmụọ anyị Onye sina Nna na Nwa pụta Onye mere k'a mmụọ anyị si wa ny'ike [ALL GLORY TO THE TRINITY] [CHORUS] All glory belongs to You Holy Trinity All glory belongs to You It belongs to You Holy Trinity yes O yes God is three God is three yes O yes God is one God is one in three persons all glory belongs to You God in three persons It belongs to You there is one God in three persons in three persons belongs to You Holy Trinity Holy Trinity [VERSE 1] To You be all praise all thanksgiving for evermore O Blessed Trinity [VERSE 2] In You there is hope and salvation in You glory O Blessed Trinity [VERSE 3] Hear us when we pray God the Father Son and Spirit O Blessed Trinity

Download the sheet music

Ascension, Penticost And Holy Trinity Sunday From Fr. Tony Umeh

Ascension, Penticost And Holy Trinity Sunday From Fr. Tony Umeh

By Okwy Tony Umeh (Rev. F...
Solfa
English, Igbo
10 pages
10 Downloads
Pentecost Hymns Holy Trinity Hymns Latin Hymns
0 0

More lyrics you may want