Anyi Biara Abia - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
8 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Jim Mmadu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

Anyi Biara Abia by Jim Mmadu — Lyrics

REFRAIN Eh Anyị bịara abịa n'elu ụwa Eh Eligwe bụ ebe obibi nke mmadụ Eh Elu ụwa bụ oriri ka anyị pụtara Onye nọjuru o were isi lewe anya n'igwe VERSE 1 Gị bụ mmadụ ichezọgọ n'anyị bịara izu ahịa [All: n'elu ụwa] Ichezọgọ n'ị bụ aja [All: mmadụ bụ aja] Chetakwa na anyị zusi ahịa n'ụwa, anyị gaabịa n'ebe obibi anyị n'igwe. VERSE 2 Gị bụ mmadụ ichezọgọ na ọ bụ Chukwu [All: nwe ụwa] K'ichezọgọ na ihe nile dị n'ime ya [All: bụkwa nke ya] Chetakwa na ihe nile ị naekpokọ n'elu ụwa, onweghị nke ị gaeji laa n'igwe. VERSE 3 Gị bụ mmadụ ichezọgọ na Chukwu naahụ gị [All: mgbe dum]
Read full lyrics

About Anyi Biara Abia

"Anyị Bịara Abịa" is a deeply reflective Igbo hymn that calls the listener to remember the fleeting nature of earthly life. The title translates to a poignant reminder that we are merely visitors in this world. Through its verses, the song paints life as a brief trip to a marketplace—we come to do our business, but heaven remains our true and permanent home.

Choirs often bring this solemn piece to the loft during funerals, memorial Masses, or the penitential season of Lent. The lyrics do not shy away from hard truths, reminding the congregation that man is dust ("mmadụ bụ aja") and that no amount of earthly wealth can be carried into the next life. It asks the singer to pause and consider the inevitable judgment that follows our time on earth.

When sung with its steady, expressive rhythm, the melody carries a sobering yet comforting weight. It encourages the faithful to look beyond their immediate struggles and material gatherings, gently urging everyone to live with their eyes fixed on heaven.