Full Lyrics
REFRAIN
Anyi abiago.
Anyi abiago.
Anyi abiago n'ulo Gi kpo isiala nye Gi.
B'ebe ngbaba siri ike kudo n'oche eze.
K'anyi nweta onu zur'oke, Chukwu.
Setipu aka Gi wusa anyi ngozi Gi.
VERSE 1
Anyi bu ndi nabatara Gi,
ndi enyere ike ibu ndi nke Gi ezukotago n'ulo Gi.
Anyi biara k'anyi nye Gi ekele,
nye Gi otito ma kpo isiala nye Gi
maka n'okwesiri Gi.
VERSE 2
N'obi Gi di nso kam gbabara wee kuo pa mu n'ezi n'ulo mo na ndi enyi m'oma.
O Chukwu, anyi biara k'anyi zoo ndu anyi n'ime Gi eb'anyi g'enwe nchekwuba.
VERSE 3
Olughi so ihe n'akpa anyi k'anyi jiri bia
N'imulo nso Gi O Chukwu.
Anyi biara k'anyi kele Gi na nk'i mer'eme.
Chukwu biko bunye ekele ma bunye anyi abo ngozi Gi.